Wt/ig/Abụba

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > Abụba
Jump to navigation Jump to search

Abụba

Nkọwa[edit]

abụba bụ ihe na adi mmadụ maọbụ anụmanụ na aru nke na eme ya inwe oke ahụ maa buo ibu nke ikwu.

Nkejiasụsụ[edit]

Aha

Ọmụmaatụ[edit]

Abụba juru anụ ewu ahụ na ahu.

Mkpọpụta[edit]

abuba




Olumba[edit]

Ntugharị n'asụsụ ọzọ[edit]

Bekee[edit]

fats