Wt/ig/Aṅụri

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > Aṅụri
Jump to navigation Jump to search

Anuri

Nkọwa[edit]

obi ụtọ site n'ọdimma nkeahụ n'ụdi udo,afọ ojuju,oriri na ọṅụṅụ, obi ebere nakwa ezi akara aka.

Nkejiasụsụ[edit]

aha

Ọmụmaatụ[edit]

  1. Aṅụri juru m obi
  2. Nkechi nwere anụri n'ule ọ gafere

mkpọpụta[edit]

Ọlumba[edit]

Ntụghari n'asụsụ ọzọ[edit]

Bekee[edit]

[Happy]