Wt/ig/Aṅụli

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > Aṅụli
Jump to: navigation, search

Aṅuli


Igbo[edit]

  1. Aṅuli bụ ọnọdụ òbì ụtọ.
  2. Aṅuli nwere ike bụrụ aha mmadụ


Nkọwa aha[edit]

  1. Aṅụli bụ okwụ n'akọwa ọnọdụ mmadụ.
  2. Ka anyi nwe aṅuli, echi g'adi nma.
  3. Aha mụ bụ Aṅuli.

Mkpọpụta[edit]

Audio pronunciation in Igbo language for the word "Aṅuli"




Olumba[edit]

Aṅuri

Myịrị-okwu[edit]

Òbì-ụtọ


Ntụgharị okwu[edit]

English[edit]

Joy