Wt/ig/ọhụrụ

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > ọhụrụ
Jump to navigation Jump to search

Ọhụrụ




Nkọwa[edit]

  1. Ọhụrụ bụ ọnọdụ otu ihe di.
  2. Ọ bụ okwu na akọwa ihe emepụtara na oge n'adighi anya.
  3. Ọ na akọwa ihe na emebeghi ochie.

Nkejiasusu[edit]

Nkọwa aha

Ọmụmaatụ[edit]

  • Oche ahụ bụ oche ọhụrụ
  • Mama mụ zụtara mụ iko ọhụrụ

Mkpọpụta[edit]

Olumba[edit]

Ọhuọ

Myịrị-okwu[edit]

Ntụgharị okwu[edit]

English[edit]

New