Wt/ig/àkpà

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > àkpà
Jump to navigation Jump to search

Akpa

Nkọwa[edit]

  1. Akpa bụ ihe eji ebu ihe nke enwere ike iji akpụkpọ anụ, rọba,akwa maọbụ akwụkwọ mee.
  2. A na-eji ya ebu ihe di iche iche.
akpa


Nkejiasụsụ[edit]

Aha

Ọmụmaatụ[edit]

  1. Akpa E nwere udi akpa di iche iche. Akpa Akwụkwọi,Akpa eji eje Ahia,Akpa eji eme Njem.w.d.g.
  2. Akpa ọcha ahụ buru ibu.
  3. E nwere m Akpa

Mkpọpụta[edit]

akpa





Olumba[edit]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[edit]

English[edit]

Bag

German[edit]

Tasche

French[edit]

Sac


Italian[edit]

Sacco


Portuguese[edit]

Sacola

Russian[edit]

сумка