Wt/ig/ÈnyÌ

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > ÈnyÌ
Jump to: navigation, search

Ènyì


Igbo[edit]

  1. Ényì bụ onye na-abụghi nwanne gi, maọbụ ezinụlọ gi omụme ya na amasi gi.
  2. Ényì bụ kwa onye gi na ya na-ayi mgbe ọbụla.
  3. Onye omụme gi na-amasi.
  4. Onye ga-agwa gi eziokwu mgbe ọbụla
  5. Ezigbo Ényì bụ kwa onye hụrụ gi n'anya.
  6. Ényì nyere ike ibụ nwoke maọbụ nwanyi

Aha[edit]

  1. Ényì bụ aha a na-akpo mmadụ.[Ényim ọma]
  2. Ezigbo Ényì kariri ego.
  3. Chụkwụka bụ Ényì mụ.

Mkpọpụta[edit]

Audio pronunciation in Igbo language for the word "Enyi"




Olumba[edit]

Ọyi

Myịrị-okwu[edit]

Ntụgharị okwu[edit]

English[edit]

Friend

German[edit]

Freund(in)

French[edit]

Ami(e)